Tobe Dinwenụ Mba Nile [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Tobe Dinwenụ Mba Nile‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Communion Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Tobe Dinwenụ Mba Nile Lyrics

Chorus: Tobe Dinwenụ mba nile

Tobe Dinwenụ mba nile

N’ihi na O gosịrị ebere ya n’ebe anyị nọ.

1. Ụmụ Chineke nyenụ Dinwenụ otito na ike

Nyenụ Dinwenụ otito na ike.

2. Mmadụ nile tobe Dinwenụ

onye n’emeju nkwa okwere mgbe nile.

3. Ụmụ Chineke werenụ ụbọ na ọja kụbanụ ekwe,

tibenụ egwu were opi na une tobe Dinwenụ.

4. Ụmụ anụmanụ, nnụnụ nke igwe

Azụ bi na mmiri

nyenụ Dinwenụ otito na ike.

5. Ndịeze ndị na-achị achị

nyenụ Dinwenu otito na ike

nyenụ Dinwenụ otito na ike.

6. Ndị Mmụọozi nke Chukwu na ndị dị nsọ,

Nyenụ Dinwenụ otito na ike.

7. Anyanwụ na Ọnwa na umụ kpakpando

Ihe nile dị n’igwe. Nyenụ Dinwenụ otito na ike.

8. Otito dịrị Nna na Nwa na Mmụọ Nsọ.

Other Igbo Communion Hymns

Other Catholic Hymns