Toonụ Eze nke Israel [Complete Hymn with Lyrics]
The hymn entitled ‘Toonụ Eze nke Israel‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Dismissal Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.
Toonụ Eze nke Israel Lyrics
s/s:-:s:l/l:-:-d/l:-:m:s/s:-:-:d/
s:d:s:l/f-:-l/s:s:r:f/m:s.l:s:-//
Chorus: Too ya mgbe nile, nye ya ekele ọma, toonụ eze nke Israel, Dinwenụ ụwa nile. Tobe ya.
1. Chukwu bịara n’ụwa
Wee bụrụ mmadụ k’anyị
Rapụ ebube nile
Nke oji bụrụ Chukwu.
2. Anyị ga-añụrịba
Na ọbụ maka ihi anyị
Ka okwu nke si n’igwe
Ji bịa n’ụwa nke anyị.
Other Igbo Dismissal Hymns
- Anyị Agbaba na Nchedo gị
- Chebe m O Nna
- Ka Anyị kwe ka ndị otu Kristi
- Ka Anyi Labazianụ
- Ọra kene ike Jesu
- Otito dịrị Eze ụwa nile
- Osebụrụwa Nze ka Nze
- Otito nke Chukwu Ejugo ụwa nile
- Otito nile dịrị Onyenweanyị
- Otito dịrị Chukwu nke ji aka ya dịrị Onwe Ya
- Otito dịrị Nna na Nwa ya na Mmụọ Nsọ
- Hosanna dịrị Gị Onyenwe m
- Pụbanụ ndị otu Kristi
- Toonụ Eze nke Israel
- Ngọzi g’adịrị ndị na-atụ Chukwu egwu n’eso ụzọ ya
- Sọ gị k’anyị ga-eso rue Ọgwụgwụ
- Jesu ncheta Ị na-asọka
- Ihe Jesus Meere m