Werenụ ọñụ bute Onyinye ụnụ n’ihu Chineke [Complete Hymn with Lyrics]

The hymn entitled ‘Werenụ ọñụ bute Onyinye ụnụ n’ihu Chineke‘ is one of the popular Igbo Hymns which is used in Christian communities during worship. Catholic faithful use this hymn as one of the Offertory Hymns for Mass and other liturgical celebrations. You will find below the lyrics of this hymn.

Werenụ ọñụ bute Onyinye ụnụ n’ihu Chineke Lyrics (Key G34)

Chorus: Werenụ ọñụ bute onyinye ụnụ n’ihu Chineke,

Werenụ ọñụ bute onyinye ụnụ bunye Chukwu Nna

Butenụ oyninye buru ibu onyinye dị mma.

Onyinye kwesịrị inye Chineke Nna.

Onye ebere, n’onye afọma k’ọbụ.

1. Matana ihe nile nke inwere bụ onyinye Chukwu

Bilie were ihe inwere kelee ya.

2. Chineke amatago ihe inwere,

Chineke n’ahụkwa ihe inyere ya.

3. Atụla egwu n’inye ihe inwere

Chineke n’onwe ya mara ihe inwere.

4. Nye ya onyinye mara mma buru ibu

Ọ ga-enyekwa gị mmaji.

Other Igbo Offertory Hymns

Other Catholic Hymns